NWATURU CHUKWU by Ezenwujuh Chibuzom 'Pci — Lyrics
Ezenwujuh Chibuzom 'Pci IgboAgnus Dei (Lamb of God) Solfa notation
Full Lyrics
Nwatụrụ nke Chukwu,
Onye naekpochapụ njọ nke ụwa,
meere anyị ebere, O! meere anyị ebere.
Nwatụrụ nke Chukwu,
Onye naekpochapụ njọ nke ụwa,
nye anyị udo, do,
nye anyị udo, do.