Full Lyrics UNISON Nwatụrụ Chukwu, Nwatụrụ Chukwu, Onye nekpochapụ njọ nke ụwa. Meere anyị ebere, meere anyị ebere, meere anyị ebere. CHORUS Nwatụrụ Chukwu, Nwatụrụ Chukwu, Onye nekpochapụ njọ nke ụwa. Nye anyị udo, nye anyị udo, nye anyị udo.