Full Lyrics Nwaturu Chukwu, Nwaturu Chukwu, Onye n'ekpochapụ njọ nk'ụwa; meer' anyị ebere, meer' anyị ebere. Nwaturu Chukwu, Nwaturu Chukwu, Onye n'ekpochapụ njọ nk'ụwa; ny'anyị udo, nye anyị udo.