NWATURU CHUKWU by Obioha Ogbonna — Lyrics

Obioha Ogbonna Igbo Agnus Dei (Lamb of God) Staff & Solfa notation

Full Lyrics

Nwatụrụ Chukwu, Nwatụrụ Chukwu Onye n'ekpochapụ njọ nke ụwa Meer' anyị ebere, meer' anyị ebere Meer' anyị ebere, meer' anyị ebere. Nye anyị udo, nye anyị udo Nye anyị udo, nye anyị udo.

Download the sheet music

NWATURU CHUKWU

NWATURU CHUKWU

By Obioha Ogbonna
Staff & Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Agnus Dei (Lamb of God)
1 0

More lyrics you may want