Full Lyrics
Nwa atụrụ Chineke. Nwa atụrụ Chineke,
Onye naekpochapụ njọ nke ụwa,
mee ebere. Mee ebere.
Mee ebere; meere anyị ebere doo! doo!
Nwa atụrụ Chineke. Nwa atụrụ Chineke,
Onye naekpochapụ njọ nke ụwa,
nye anyị udo. Nye anyị udo, biko.
Nye anyị udo; Nna biko, udo. Udo.