NWATURU NKE CHINEKE by Michael C. Uzomah — Lyrics

Michael C. Uzomah Igbo Agnus Dei (Lamb of God) Solfa notation

Full Lyrics

Nwaturu nke Chineke, Nwaturu nke Chineke, Onye ne kpochapu njo nk'uwa, Meera'nyi ebere, meera'nyi ebere. Nwaturu nke Chineke, Onye ne kpochapu njo nk'uwa, Nye anyi udo, nye anyi udo, Nye anyi udo.

Download the sheet music

NWATURU NKE CHINEKE

NWATURU NKE CHINEKE

By Michael C. Uzomah
Solfa
Igbo
1 page
0 Downloads
Agnus Dei (Lamb of God)
0 0

More lyrics you may want