NWANNE AMAKA by EKECHUKWU C EMMANUEL — Lyrics

EKECHUKWU C EMMANUEL Igbo Folk songs Concert Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Staff & Solfa notation

Full Lyrics

TENOR SOLO Ekele diri gi Chukwuokike. Dike mgbe nile, Olu zunruna mba'nuya na mb'ozo. Ebekuo dike, Chukwuokike. Chi keremmadu, kee kwa nwanne ya, sianyi biri n'udo eiiii. CHORUS Unu mana nwanne amaka o? zanu moo Nwanne amaka o. Obodoe derugo, de rugo, obodo Chineke kerechoo ya mma, Chukwu Nna kechara ya, tiny'ihe dichiche n'ime ya. che n'ime ya. Elu wa'maka ewo, osianyi nuriba, yoriba, goribe o. N'imengorib'ahu, echefuna chikere gi o. Chi nyere gi nwanne, onyere gi nwanne si gi lezie ya'nya o, arapuna nwanne gi, ihe mee'chi, nwanne ka' ga'kpo. A gbat'obi mo, A gbat'obi mo, A gbat'obim bu nwanne mo, obuawusa ko yoroba, Igala, Idoma. hancha bu nwanne mo. Onye gbuw'achar'onye gbuwe, onyeakpon'ibe y'onyi' koni, egbe ber'ugo bere, nke si'be y'ebe na gosi y'ebo g'ebe; inu go. Lezie nwanne gianya biko, leziagba to' bi gianya ewo, Chukwu kera'nyi n'oyiyi ya arapuna nwanne gi. Irie, riforo nwanne gi, Inuo, nuforo nwanne gi ewo, Izuo, zutaranne gi, nwanne di mkpan'uwa. Nwanne amaka o, egwu nwanne amaka o, egwu nwanne a maka o, nwanne di mkpa o. Egwu Ewo ejina nwanne giegwu egwu, ejina nwanne giegwu egwu maka, nwanne di mkpa o okoko b'anumanu o, ya gakwur'u kwu osisi, ya koba mmadu di ndu n'uwa, ya ga kwuru nwanne ya. Nne'jiamaka, were nwanne gi kpor'ihe. Chukwu nna biko, asim, nwannea kona mo, eh nwannea kona mo, eh nwannea kona mo, eh nwannea kona mo, ya buihem n'ario. Olisa doh biko, nwanne di mkpa o. Nwanne amaka o, egwu nwanne amaka o, egwu nwanne a maka o, nwanne di mkpa o. Unuanugo nugo nugo ya ewo, Ezie nyi mo biko onyea ghia la nwanne ya.

Download the sheet music

NWANNE AMAKA

NWANNE AMAKA

By EKECHUKWU C EMMANUEL
Staff & Solfa
Igbo
8 pages
4 Downloads
Folk songs Concert Non-Liturgical / Special Choir Arrangements
0 0

More lyrics you may want