Full Lyrics
CHORUS
Nwa Chukwu emerigo ọnwụ
Nwa Chukwu emerigo ọnwụ
Onye Chukwu zitere n'ụwa ka ọ gbapụta anyị na njọ
Emerigo iho ọnwụ were si n'ọnwụ bilite
VERSE 1
Ụtarị a pịara ya, na ụra a mara ya
Ya ka anyị ji nwe mmeri
REFRAIN
Kristi m oo, Onyemmeri Chukwu ọkaka
Kristi nwa Chukwu, omerigo ọnwụ
VERSE 2
Ọtọ a gbara ya, akaje e mere ya
Ya ka anyị ji nwe mmeri
VERSE 3
Ube a mara ya, ọbara ọ gbara n'obe
Ya ka anyị ji nwe mmeri