Nwa Aturu Nke Chineke by I.K — Lyrics

I.K Igbo Agnus Dei (Lamb of God) Solfa notation

Full Lyrics

Nwa atụrụ nke Chineke, Onye n'ekpochapụ njọ nke ụwa, mee ebere, mee ebere. Nwa atụrụ nke Chineke, Nwa atụrụ nke Chineke, Onye n'ekpochapụ njọ nke ụwa, nyenụ anyị udo, nyenụ anyị udo.

Download the sheet music

Nwa Aturu Nke Chineke

Nwa Aturu Nke Chineke

By I.K
Solfa
Igbo
1 page
0 Downloads
Agnus Dei (Lamb of God)
0 0

More lyrics you may want