Full Lyrics
CHORUS
Nụrịbanụ, kanyị ṅụrịbenụ,
ṅụrịbanụo, na Kristi Dinwenu,
Eze amụrụ ọhụrụ,
Onyenzọpụta ụwa nile abịawo.
VERSE 1
Ụwa nile tibenu mkpuọṅụ,
kweven'ukw'otito,
n'ihi n'ụwa enwewo
Onyenzọpụta.
VERSE 2
N'ụlọ anụ na Bethlehem
Kamụrụ Jesu, Ez'ụwa nile
ngọzi pụr'iche adịgaro Virgin Marịa
bụ Nne Onyenzọpụta.
VERSE 3
Ndị eze itọ siri n'ọwụw'anyanwụ
jẹẹ b'amụrụ Ya,
Ha nyere onyinye Ọla edo,
Frankincence na myrrh,
onyinye a n'enye ndị eze.
VERSE 4
K'anyị soronụ ndị mụọma
nye Chineke kele,
Otito dịrị Chineke
n'elu kach'elu.