CHIBUZO by Nworie Collins Ifejika — Lyrics

Nworie Collins Ifejika Igbo Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Nwa nnem, ka m gwa gi ihe mere mji'aga n'ihu Chi b'uzom sooro wee nweta agam n'ihu Enyi m bia ka ihuru uzom sooro o di wara m na mma Chi b'uzom sooro wee nweta agam n'ihu Soro m kelee Chibuzo eziokwu na ndu O m'ihe'ukwu, Onye'm gbakwuru wee nwere onwe mu K'anyi were'egwu n'abu n'onyinye'nke dimma bia n'ebe'nso ya So m kelee ya, na o meere m'ihe'oma eh! Chineke daalu oh! [VERSE 1] Onu m bu so ekele etu isiri wee gozie muoh Achoro m'uzo n'elu, Choo ya n'ala, Choo ya n'ugwu na'ndida Oge'ogbajuru doro Mana'o dighi'ebem huru'uzo mana kemgbem zutere Chineke Onodu mu gbawee n'udi puru'iche Lezienu kam si buru'akuko'igba ama oru'ebube Chukwu soro m [VERSE 2] N'ime Chineke i ga'enweta'ngozi n'uju N'ime'uzoahu bu Chineke, i ga'e nweta ihe na'akpa gi Bianu soro Chibuzo, k'unu kowaputa i di mma ya E sooro mu ya O wee gozie m n'udi diegwu so ro m ya

Download the sheet music

CHIBUZO

CHIBUZO

By Nworie Collins Ifejika
Staff & Solfa
Igbo
6 pages
0 Downloads
Offertory Hymns Recessional / Dismissal Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want