Full Lyrics Nsọ, Nsọ, Nsọ, Osebulụwa Chineke nke igwe ndị agha. Eluigwe n'ụwa juputara n'ebube gị. Hossana n'elu kasịelu. Ọ dị ngọzi bụ onye bịara n'aha Onyenweanyị. Hossana n'elu kasịelu.