NSO NSO NSO by Ugochukwu Martin — Lyrics

Ugochukwu Martin Igbo Sanctus (Holy, Holy, Holy) Solfa notation

Full Lyrics

Nso, nso, nso, nso, nso, nso, Nso, nso, nso, nso. Osebruwa Chineke nke igwe ndị agha, Eligwe n'ala juputara n'ebube gị. Hozana, hozana, hozana n'elu kachasị. Ọ dị ngọzi bụ onye bịara n'aha Onye nwe anyị.

Download the sheet music

NSO NSO NSO

NSO NSO NSO

By Ugochukwu Martin
Solfa
Igbo
1 page
0 Downloads
Sanctus (Holy, Holy, Holy)
0 0

More lyrics you may want