Full Lyrics Nsọ, nsọ, nsọ Chukwu Dinwenụ ndị agha enuigwe Otito nke gị ejuwo enuigwe na anị Hosanna Hosanna n'enụ kachasị nụ Ọ dị ngọzi bụ onye bịa n'afa Dinwenụ Hosanna