Full Lyrics Nso, Nso, Nso, Oseburuwa Chineke nk'igwe ndị agha, Elu igwe na ala juputara n'ebube Gị. Hosanna n'elu kach'elu. Hosanna n'elu kacha elu. Nso, Nso, Nso, Ọ dị ngozi, ọ dị ngozi, Ngozi bụ Onye bịara n'aha nke Onyenwe anyị.