Nso Nso Nso by Chidiebere — Lyrics

Chidiebere Igbo Sanctus (Holy, Holy, Holy) Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Nso, Nso, Nso, Nso, Nso, Nso, Nso, Osebulụwa. Dị ebube gị juputara n'eligwe na ụwa, Chukwu n'igwe ndị agha, juputara n'eligwe na ụwa. Etuo ya n'igwe, Hosanna, Hosanna, Hosanna eh n'elu. Chukwudi kachaelu, Hosanna, Hosanna, Hosanna, Hosanna, Hosanna n'elu kachaelu. O dị ngọzi bụ onye bịara n'aha onye nwe anyị, Bụ onye bịara n'aha onye nwe anyị.

Download the sheet music

Nso Nso Nso

Nso Nso Nso

By Chidiebere
Solfa
Igbo
2 pages
26 Downloads
Sanctus (Holy, Holy, Holy) Hymns
0 0

More lyrics you may want