UKWE NGORI N'OBE ONYENWEANYI (NOS AUTEM) by Chris N. Ogu — Lyrics

Chris N. Ogu Igbo Entrance songs Holy Week Hymns Hymns for Saints & Feast Days Lenten Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[Intro] Ọ kwesịrị n'anyị gangọrị n'obe nke Onyenweanyị, Jesu Kristi. [Tutti] Ọ kwesịrị n'anyị gangọrị n'obe nke Onyenweanyị, Jesu Kristi. Onye bụ nzọpụta, Jesu Kristi. Onye bụ ndụ, Jesu Kristi. Na mbilite n'ọnwụ anyị, Jesu Kristi. Ọ bụ Onyenweanyị, Jesu Kristi. Ọ bụ na Ya k'anyị siri nweta nzọpụta, nzọpụta. Ọ bụ na Ya k'anyị siri nweta nzọpụta na mmeri anyị. Ọ bụ Onyenweanyị.

Download the sheet music

UKWE NGORI N'OBE ONYENWEANYI (NOS AUTEM)

UKWE NGORI N'OBE ONYENWEANYI (NOS AUTEM)

By Chris N. Ogu
Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Entrance songs Holy Week Hymns Hymns for Saints & Feast Days Lenten Hymns
0 0

More lyrics you may want