Full Lyrics
N'oge udi dị nsọ, anyị gaebu ya chicha
Udi dị nsọ gasịa, anyị gaebu ya mmanya
Ihe a bụ ezi nri, n'oge udi dị nsọ Chukwu
Ihe ukwu n'eme n'ebe achụ aja
Chicha na mmanya abụrụzi ahụ na ọbara Kristi
N'agbanyeghị Jesu bụ Chukwu n'onwe ya
Jesu ejeghị gbakọba, nọdị n'ụdị Chukwu
O were ndụ nke ọhụrụ, nọdụ ihe kere eke
Ka anyị nwe ndụ ebebe
Bịa Masịa dị asọ, kpọku Chukwu n'ọnụ
Ehụgharị achụaja na Mmụọ Nsọ
Nye be Chukwu udo dị asọ
Ndị achụaja obi do dị asọ
Ụkọchukwu were chicha nye anyị
Nye anyị sị anyị rie
Ụkọchukwu were chicha nye anyị sị anyị rie
Nke a bụ ahụ m
Onye naeri burọ ahụ Kristi
Onye naanụrọ ọbara Kristi
Nke a bụ ọbara m
Ọ bụ ọbara ndụ ebebe
O si gbanye n'ọbara ndụ ebebe