N'oge Udidonso - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 31, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 2 pages

N'oge Udidonso by Rev. Fr. Dominic Igwe — Lyrics

N'oge udi dị nsọ, anyị gaebu ya chicha Udi dị nsọ gasịa, anyị gaebu ya mmanya Ihe a bụ ezi nri, n'oge udi dị nsọ Chukwu Ihe ukwu n'eme n'ebe achụ aja Chicha na mmanya abụrụzi ahụ na ọbara Kristi N'agbanyeghị Jesu bụ Chukwu n'onwe ya Jesu ejeghị gbakọba, nọdị n'ụdị Chukwu O were ndụ nke ọhụrụ, nọdụ ihe kere eke Ka anyị nwe ndụ ebebe Bịa Masịa dị asọ, kpọku Chukwu n'ọnụ Ehụgharị achụaja na Mmụọ Nsọ
Read full lyrics

About N'oge Udidonso

"N'oge Udidonso" (During Holy Orders) is a profound Igbo Catholic hymn composed by Dominic Igwe. It is wonderfully suited for the Offertory procession, especially during the ordination of priests, as the lyrics explicitly mention bringing bread and wine to the altar during the rite of Holy Orders.

The song's text weaves together the theology of the Eucharist and the priesthood. It reflects on the mystery of the Mass, where bread and wine become the Body and Blood of Christ. It also draws on the Christological hymn from Philippians, reminding the choir and congregation that Jesus did not cling to His equality with God, but took on human form so that we might have eternal life.

Singing this piece requires a prayerful, measured approach. The narrative flows from the physical bringing of gifts to the profound spiritual transformation that happens on the altar, making it a deeply moving selection for both the choir loft and the faithful in the pews.