N'oge Odido nsọ by Rev. Fr. Dominic Igwe — Lyrics

Rev. Fr. Dominic Igwe Igbo Communion Hymns Eucharistic songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

N'oge odido nsọ achịcha adịghị abụzi achịcha N'oge odido nsọ mmanya adịghị abụzi mmanya Ihe ebube n'odido nsọ Chukwu n'eme n'elu altar achịcha na mmanya bọrọ zia ahụ n'ọbara N'agbanweghi m'ọbụ Chukwu n'onwe ya Jesu e jeghi gbakoba n'ọdị n'ụdị Chukwu O we bọrọ onwe ya bụ ohu n'ụdị achịcha n'ụdị mmanya Ka anyị nwe ndụ ebebe N'ime Missa dị asọ ụkọchukwu na' nọchịgha n'achịcha na mmanya Mgbe okwu n'odido dị asọ Ụkọchukwu we n'achịcha n'gawa ya Nke a bụ ahụ mụ, ọ bụrụ ahụ Kristi Nke a bụ ọbara mụ, ozigbo nje ọ bụrụ ọbara Kristi N'elu obe Jesu jiri onwe ya chụọ aja n'agba mmee Abịa zị n'elu altar site n'ụkọ ndị ụkọchukwu ọ dịghị agbazi mmee N'oge odido nsọ

Download the sheet music

N'oge Odido nsọ

N'oge Odido nsọ

By Rev. Fr. Dominic Igwe
Solfa
Igbo
3 pages
0 Downloads
Communion Hymns Eucharistic songs Hymns
0 0

More lyrics you may want