N'oge Odido nsọ - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
0 downloads
Added Jul 31, 2026
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

N'oge Odido nsọ by Rev. Fr. Dominic Igwe — Lyrics

N'oge odido nsọ achịcha adịghị abụzi achịcha N'oge odido nsọ mmanya adịghị abụzi mmanya Ihe ebube n'odido nsọ Chukwu n'eme n'elu altar achịcha na mmanya bọrọ zia ahụ n'ọbara N'agbanweghi m'ọbụ Chukwu n'onwe ya Jesu e jeghi gbakoba n'ọdị n'ụdị Chukwu O we bọrọ onwe ya bụ ohu n'ụdị achịcha n'ụdị mmanya Ka anyị nwe ndụ ebebe
Read full lyrics

About N'oge Odido nsọ

"N'oge Odido Nsọ" (At the Time of Holy Communion) is a profound Igbo choral piece that reflects on the mystery of the Eucharist. Composed by Dominic Igwe, the song draws the choir and congregation into the heart of the Mass, meditating on the moment the bread and wine are transformed. It is an ideal piece for the Communion rite, offering a quiet, reverent atmosphere as the faithful approach the altar.

The lyrics beautifully articulate the Catholic teaching of transubstantiation. The choir sings of how, at the words of consecration, "achịcha adịghị abụzi achịcha" (bread is no longer bread) and wine is no longer wine. It contrasts Christ’s bloody sacrifice on the cross ("n'agba mmee") with the unbloody sacrifice presented by the priest on the altar ("ọ dịghị agbazi mmee"). Singing this piece requires a gentle, prayerful delivery, allowing the profound words to resonate through the church and deepen the congregation's reverence for the sacrament.