N'Oge Odido nso - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
1 0
10 downloads
Added Sep 29, 2025
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 3 pages

N'Oge Odido nso by Rev. Fr. Dominic Igwe — Lyrics

[REFRAIN] N'oge ọdịdọ nsọ, achịcha dịa bụzie chicha. Oge ọdịdọ nsọ gasịa, mmanya dịa bụzi mmanya. N'oge ọdịdọ nsọ, ihe ukwu n'eme n'elu altar a. Chịcha na mmanya bụrụzie ahụ n'ọbara. Nna n'abịa ihukwu a, chịcha na mmanya bụrụzie ahụ n'ọbara Kristi. [VERSE 1] N'agbanyeghị n'ọbụ ta, n'agbanyeghị Jesu bụ Chukwu n'onwe ya. Jesu ejeghị gbakọba n'ọdị n'ụdị Chukwu. O we tubonwe ya n'ala, wero n'ọdị ihe n'ụdị Chukwu, Kama na chịcha n'ụdị mmanya ka nyinwe ndụ ebe be. [VERSE 2] Ịbana Missa dịa nsọ, k'akọ Chukwu n'ị nọ ehugharị achịcha na mmanya.
Read full lyrics

About N'Oge Odido nso

"N'Oge Odido nso" is a deeply reverent Igbo hymn composed by Dominic Igwe, designed for the most solemn moment of the Catholic Mass: the Consecration. The song draws the choir and congregation into the profound mystery of the Eucharist, reflecting on the exact moment the bread and wine are transformed upon the altar into the Body and Blood of Christ. The melody carries a sense of hushed awe, perfectly fitting the kneeling congregation and the ringing of the altar bells.

The verses beautifully trace the theology of the Mass, marveling at the boundless humility of Jesus. The lyrics recall how Christ, despite being God, humbled Himself to take the form of simple bread and wine so that we might have eternal life. As the song progresses, it connects the unbloody sacrifice of the altar to the sacrifice on the cross, reminding the faithful that the same Jesus who shed His blood on Calvary is made present by the hands of the priest. It is a powerful, meditative piece that elevates the worship experience and brings a deep sense of devotion to the liturgy.