Full Lyrics
[REFRAIN]
N'oge ọdịdọ nsọ, achịcha dịa bụzie chicha.
Oge ọdịdọ nsọ gasịa, mmanya dịa bụzi mmanya.
N'oge ọdịdọ nsọ, ihe ukwu n'eme n'elu altar a.
Chịcha na mmanya bụrụzie ahụ n'ọbara.
Nna n'abịa ihukwu a, chịcha na mmanya bụrụzie ahụ n'ọbara Kristi.
[VERSE 1]
N'agbanyeghị n'ọbụ ta, n'agbanyeghị Jesu bụ Chukwu n'onwe ya.
Jesu ejeghị gbakọba n'ọdị n'ụdị Chukwu.
O we tubonwe ya n'ala, wero n'ọdị ihe n'ụdị Chukwu,
Kama na chịcha n'ụdị mmanya ka nyinwe ndụ ebe be.
[VERSE 2]
Ịbana Missa dịa nsọ, k'akọ Chukwu n'ị nọ ehugharị achịcha na mmanya.
Mgbe okwuru okwu ọdịdọ dịa nsọ.
[VERSE 3]
Ụkọchukwu wera chịcha nyawaa ya.
Ụkọchukwu wera chịcha nyawaa ya k'anyị rie.
Nke a bụ ahụ m, ọ bụrụ ahụ Kristi.
Nke a bụ ọbara mu, ọ bụrụ ọbara Kristi.
Nke a bụ ọbara mu, ozigbo nje e bụrụ ọbara Kristi.
[VERSE 4]
N'elu obe Jesu jiri onwe ya chụọ aja n'agba mmee.
Jiri onwe ya chụọ aja n'agba mmee.
Abịa zi n'elu altar site n'aka ndị ụkọchukwu,
Ọ dị agbazi mmee n'oge ọdịdọ nsọ.