Nnunu oma Chineke kere by Gerald C. Ani — Lyrics

Gerald C. Ani Igbo Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Celebrations Solfa notation

Full Lyrics

Leke n'ugo nnụnụ ọma Chineke kere chọọ ya mma were ya Jaa ụwa mma anya kiribe kiribe kiribe aka, kuba kuba kuba kuba kuba ukwu jebe jebe jebe jebe Ọnụ kwuba kwube kwube kwube kwube Onye g'ahụ ihe dịkụ g'n'ebe nile Ugo bere n'oji bere n'oke osisi Nnụnụ ọma Ugo bere n'oji bere n'oji bere Ugo bere n'oji bere n'ok'osisi anya hụrụ ugo jaa ya mma n'a naghị ahụ ugo daa Anya ya anya chọrọ ma ukwu ya ukwu achọrọ mma obi ya Ezigbo bịọ ma ije ya eji je awele Ije awele

Download the sheet music

Nnunu oma Chineke kere

Nnunu oma Chineke kere

By Gerald C. Ani
Solfa
Igbo
2 pages
2 Downloads
Non-Liturgical / Special Choir Arrangements Celebrations
0 0

More lyrics you may want