Full Lyrics
Lekene ugo, nnụnụ ọma Chineke kere chọọ ya
Were ya mma jaa ụwa n'ịma
Anya kiribe kiribe kiribe
Ụka kwuba kwuba kwuba kwuba kwuba kwuba
Ụkwụ jebe jebe jebe jebe jebe
Onye kwube kwube kwube kwube kwube
Onye gaatụli na ọ dị k'ugo n'ebe niile
Ị ma n'ugo bere n'oji, bere n'oji, bere
Ugo bere n'oji, bere n'oji, bere n'o
K'osisi, nnụnụ ọma, k'osisi
Ugo bere n'oji, bere n'oji, bere n'o
K'osisi ọ nyehuru ugo jaa ya mma
N'aghị ahụ ugo d'na
Anya ya, anya chọrọ m
Ma ụkwụ ya, ụkwụ a chọrọ m
Ma obi ya, ezigbo obi ọma
Ije ya, ezi ije awele
Ị ma na...