Full Lyrics
CHORUS
Nne Nchi kpọrọ ụmụ ya dụọ ha ọdụ sị
Onye anya ukwu gaanwụ n'anya ukwu
Onye oke ọchịchọ gaachọta ala ili
Ewo ihe jọgburu onwe ya
Onye nnụta kwaramuma kwaramuma
SOPRANO SOLO
Nne m lee, Nne m o
Bịa k'anyị la
Nne m sị chere tụ ka ya kwụrụ tụ
Nne m sị chere tụ ka ya kwụrụ tụ
Kpụgọnụ ụda egbe ewe kpuo ezi
Okwu nne gwara nwa
Nwa j'ajụ ya nne ya
VERSE 1
Otu ụbọchị nwanchi na nne ya gawa kpa nri
Kpa nri, kpa nri, kpa nri
Ekwukwo nri ege m mkpiri
Okpoo okpu, Nne a kpu chefuo ụwa
Nwa nchia kpọ kpọ kpọ kpọgide nne ya
VERSE 2
Ụmụ ibe onye egbula nwe nanye
Onye a bụla ụwa ọ lile
Se se se se erime ri a gwọụ agwụọ
Onye afọ ukwu nwe nri ju
Onye afọ ukwu e nwe nri ju
Ụmụ ụwa wepụ anya n'ihe eji s'onya