Full Lyrics
[REFRAIN]
Nne mụ o, Nne mụ o, taa ịta Nne mụ o,
Nne mụ o, Nne ebuka eh, Nne mụ o,
Mama, ezinne mama, a loverụ m gị, you hear.
[VERSE 1]
Mgbe agụụ naagụ mụ o, nne nyere m nri,
Mmiri naagụ mụ o, nne nyere m mmiri,
Nne bu ọnụ ka nwa ya rijuo afọ,
Ezinne mama, a loverụ m gị, you hear.
[VERSE 2]
Mgbe m n'ebe akwa, nne nọ m nso,
Akwa nwa n'ebe n'emetụ nne n'obi,
Nne ma ndụ nwa ya, nne ma akwa nwa ya,
Ezinne mama, a loverụ m gị, you hear.
[VERSE 3]
Ị bụ nwa enwe nne, egbula onwe gị,
Jide onwe gị, Mary bụ nne gị,
Mary bụ nne, nne gị nke gị kachamma,
Nwa mụ o, hicha anya mmiri, you hear.