Nne Di Ebere by Chidi Zeigwe — Lyrics

Chidi Zeigwe Igbo Latin Marian Hymns Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Ezenwanyị nne nke Kristi Maria rịọbara anyị bụ ndị njọ arịrịọ nne! VERSE 1 Ekele Maria, i juputara na gratia Oseburụwa nọnyere gị. VERSE 2 Ị dị ngọzị, ị dị ngọzị nne, n'etiti ụmụ nwanyị nile. VERSE 3 Ọ dị azị ngọzị, ọ dị azị ngọzị n'ezie, bụ nwafọ gị Jesu. VERSE 4 Ave, ave, ave Maria Ave, ave, ave Maria

Download the sheet music

Nne Di Ebere

Nne Di Ebere

By Chidi Zeigwe
Solfa
Igbo, Latin
1 page
6 Downloads
Marian Hymns Prayer Hymns
1 0

More lyrics you may want