Nna Gozie & Yọọ Chukwu by ron Uzoukwu — Lyrics

ron Uzoukwu Igbo Prayer of the Faithful (POF) Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

NNA GOZIE Nna gozie ezi ọrụ anyị Ewezuga gị Nna n'efu ka anyị naarụ Ngozi gị ka anyị naarịọ Nna gozie YỌỌ CHUKWU Yọọ Chukwu ọ gaazaa Chọọ nụ ị gaachọta Kụọ aka a gaemeghe Kwere ọ gaadị mma

Download the sheet music

Nna Gozie & Yọọ Chukwu

Nna Gozie & Yọọ Chukwu

By ron Uzoukwu
Solfa
Igbo
1 page
0 Downloads
Prayer of the Faithful (POF) Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want