Nna Nara Aja by Ugochukwu Martin — Lyrics

Ugochukwu Martin Igbo Consecration Offertory Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Nna nara aja anyi n'achunye gi Ele l'anya n'anjo anyi Biko nara ya gozie K'anyi naario gi Biko ka i nara ya gozie anyi VERSE 1 Chukwunna were ebere leenu Onyinye umu gi n'ebunye gi Ewepu gi n'ihi na o nweghi ihe anyi puru ime Biko were obi oma gbadata Chukwu VERSE 2 Anyi emehiela ebunye gi Achicha nke a n'iko mma Nya iji medaa gi obi maka njo anyi Lee nso si n'ala la o bia nyi puta Biko Chukwu VERSE 3 Nna nara aja nke a anyi naachuru gi Mee k'o wete nzoputa n'isi ka onye anyia Panya ru ri n'uwa nke a N'uwa panyi naario biakwa Wete k'anyi mme k'o rita nke ndi nso n'uwa ozo

Download the sheet music

Nna Nara Aja

Nna Nara Aja

By Ugochukwu Martin
Solfa
Igbo
2 pages
0 Downloads
Consecration Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want