A CRY FOR A NATION IN DISTRESS (NNA, LEE ANYI ANYA EBERE GI) by Chibi — Lyrics

Chibi Igbo Prayer of the Faithful (POF) Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Anya n'eluwa, agụ nechemba mo, olileanya anyị dị na Gị, lee anyị anya ebere Gị. VERSE 1 Chukw'onye okike, ọ bụ n'ọ naghị ewute Gị na anyị naalazi n'iyi, biko. VERSE 2 N'oge nk'anyị, Ị ma n'ọ bụghịzi sọ abalị dị egwu, ụtụtụ n'ehihie dịzikw'egwu, doo. VERSE 3 Oke ọchịchọ dị n'ụwa eriela anyị isi, ịtọrọ mmadụ bụzi ahịa, Chi mo. VERSE 4 Ụmụ mmadụ, jizi ọbara mere mmiri, ha aṅụghị ya aṅụ ha akwafuo ya. VERSE 5 Ọkwa Gị Ọ kw'okike Gị, chai! b'echet'obiesike, Ọkwa Gị b'ọnụ n'ekwur'anyị o, Nna, lee ndị cheb'obodo anyị gbatar'anyị ọsọ enyemaka, elela anya na njọ anyị, Nna.

Download the sheet music

A CRY FOR A NATION IN DISTRESS (NNA, LEE ANYI ANYA EBERE GI)

A CRY FOR A NATION IN DISTRESS (NNA, LEE ANYI ANYA EBERE GI)

By Chibi
Solfa
Igbo
1 page
1 Downloads
Prayer of the Faithful (POF) Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want