NNA ANYỊ NỌ N'ENIGWE by Peace Val Ihim — Lyrics

Peace Val Ihim Igbo Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Nna anyị nọ n'enigwe, k'otito dịlị aha Gị, k'ọchịchị Gị bịa. K'eme uche Gị n'ụwa, k'esi eme ya n'enigwe. Nye anyị taa ta nri ụbọchị anyị, nri nke ụbọch' anyị. Ghahar' anyị mehie anyị ga, dịk'a anyị si gbaghara ndị mehier' anyị. E kwela k'anyị kwenye na nlanye, ma zọpụta anyị n'ajọ ihe. Ekwela k'anyị kwenye na nlanye, ma zọpụta anyị n'ajọ ihe.

Download the sheet music

NNA ANYỊ NỌ N'ENIGWE

NNA ANYỊ NỌ N'ENIGWE

By Peace Val Ihim
Solfa
Igbo
2 pages
2 Downloads
Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want