Full Lyrics
[INTRO]
Nna anyị nọ n'igwe
K'otito dị n'aha gị
[REFRAIN]
Nna anyị nọ n'igwe
Amen
Amen
[VERSE 1]
K'ọchịchị gị bịa
K'eme uche gị n'ụwa
K'esi eme ya n'igwe
[VERSE 2]
Nye anyị nri taata
Nri nke ụbọchị anyị
Ma gbaghara anyị
[VERSE 3]
Mmehie anyị niile
K'anyị si gbaghara
Ndị mehiere anyị
[VERSE 4]
Ekwela k'anyị kwe
Kwanye na nwanwa
Ma zọpụta anyị
N'ajọ ihe niile