Full Lyrics
Nna anyị nọ n'eligwe.
K'otito dịrị aha Gị k'ọchịchị Gị bịa
Ka eme uche Gị n'ụwa k'esi eme ya n'eligwe.
Nye anyị taata nrị nk'ụbọchị anyị,
Gbaghara anyị mmehie anyị ga dị k'anyị si
gbaghara ndị mehiere anyị.
Ekwela k'anyị kwenye na nlanye,
Ma zọpụta anyị n'ajọ ihe.