Nna Anyi No N'Igwe by Ehimanre Asuelinmen — Lyrics

Ehimanre Asuelinmen Igbo Prayer Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Nna'anyi no n'igwe k'otito diri'aha gi nna'anyi no n'igwe. Amen. VERSE 1 K'ochichi gi bia K'e m'uche gi n'uwa nna'anyi no n'igwe. Dika e si'emeya n'igwe VERSE 2 Nye anyi taata Nri'nke'ubosi anyi Gbaghara'anyi mmeghie anyi VERSE 3 Otu'anyi si gbaghara Ndi meghere'anyi E kwela k'anyi VERSE 4 Kwenye na nranye Ma zoputa anyi Na ajo ihe nile VERSE 5 Maka ochichi nile Ike na otito Bu n'ke gi Ebebe ebebe

Download the sheet music

Nna Anyi No N'Igwe

Nna Anyi No N'Igwe

By Ehimanre Asuelinmen
Staff & Solfa
Igbo
1 page
6 Downloads
Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want