NNA ANYI NO N'ELUIGWE by Chidi Ezeigwe — Lyrics

Chidi Ezeigwe Igbo Prayer Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Nna anyị nọ n'eluigwe, K'otito dịrị aha gị. VERSE 1 K'ọchịchị gị bịa, K'eme uche gị n'ụwa, K'esi eme ya n'eluigwe. VERSE 2 Nye anyị taata, Nri nke ụbọchị anyị, Gbaghara anyị mmehie anyị ha. VERSE 3 Dịka anyị si agbaghara ndị mehiere anyị, Ekwela ka anyị kwenye n'ọnwụnwa, Ma zọpụta anyị n'ajọ ihe, Ma zọpụta anyị n'ajọ ihe.

Download the sheet music

NNA ANYI NO N'ELUIGWE

NNA ANYI NO N'ELUIGWE

By Chidi Ezeigwe
Solfa
Igbo
1 page
0 Downloads
Prayer Hymns
0 0

More lyrics you may want