Full Lyrics
INTRO
Ngozi oh
CHORUS
Ngozi ngozi ngozi,
Ọ naadịrị ndị naatụrụ Chukwu egwu
N'eso ụzọ ya.
VERSE 1
Ngozi n'adịrị ndị n'atụrụ Chukwu egwu n'eso ụzọ ya,
Ihe aka gị kụtara k'i g'eri,
Añụrị n'ọganihu g'abụ nke gị.
VERSE 2 (MALE VOICE)
Nwunye gị g'adị ka osisi vine
Naamị mmịmị n'ime ụlọ gị,
Ụmụ gị g'anọrube n'oche nri gị
Ka ome osisi olive.
VERSE 3
Etua ka a g'esi gọzie ndị n'atụrụ Chukwu egwu,
Ka Chukwu si na Ziọn gọzie gị,
Ka ị hụkwa ọganihu nke Jerusalem,
Dịkwa ndụ hụ ụmụ ụmụ gị,
Udo dịkwara Israel.