NGOZI NKE SACRAMENTI DI ASO by Casmir Chiagozie Ekeh — Lyrics

Casmir Chiagozie Ekeh Igbo Hymns Benediction & Adoration Hymns Solfa notation

Full Lyrics

NGOZI NKE SACRAMENTI DI ASO Nedu achịcha n'enye ndụ. Nke n'emehe ọnụ ụzọ eligwe Ndị iro ji iwe naesodo anyị Ny'anyị ike nye n'anyị aka. Otito okpu dịrị Dinwenụ Onye diotu gbakwazị itọ Onye n'enye ndụ n'enweghi ube N'eligwe obodo anyị. Amen. ISI ALA IKPERE ALA Isi ala ikper'ala k'anyị netiri Sacramenti ukwu. Mana emume nke dịghụvụ nochiri anya Aja nk'ochie Okwukwe n'enye ihe nke ntị n'anya enweghi ike inye Otito na ngozi dịrị Nna na Nwa Ngozi ndụ ike n'ebube dịazịrị ya. Otito dị elu dịkwazịrị ya. Onye si na Nna na Nwa pụta. Amen.

Download the sheet music

NGOZI NKE SACRAMENTI DI ASO

NGOZI NKE SACRAMENTI DI ASO

By Casmir Chiagozie Ekeh
Solfa
Igbo
1 page
0 Downloads
Hymns Benediction & Adoration Hymns
0 0

More lyrics you may want