Ndi Nso Nke Chukwu (Ukwe Laa Mma) by Rev. Msgr. Cyril Ezenduka — Lyrics

Rev. Msgr. Cyril Ezenduka Igbo Burial / Funeral Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

[REFRAIN] Ndị nsọ nke Chukwu nyerenụ ya aka Ndị mmụọ ozi nke Chineke zutenụ ya Naranụ mkpụrụobi ya duru ya duga N'ihu nk'Onye Kasị enu [VERSE 1] Ka Kristi Onyekporo gị nara gị Ka ndị mmụọ ozi duruo gị n'ezi obi Abraham [VERSE 2] Nye ya ezumik'ebighebi Onye nwe anyị Mekwa k'ihe dị ebighebi chakwasị ya

Download the sheet music

Ndi Nso Nke Chukwu (Ukwe Laa Mma)

Ndi Nso Nke Chukwu (Ukwe Laa Mma)

By Rev. Msgr. Cyril Ezend...
Solfa
Igbo
1 page
5 Downloads
Burial / Funeral Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want