Ndi Nso Nke Chukwu (Ukwe Zaa Mma) by Rev. Msgr. Cyril Ezenduka — Lyrics

Rev. Msgr. Cyril Ezenduka Igbo Burial / Funeral Hymns Hymns Solfa notation

Full Lyrics

Ndị Nsọ nke Chukwu nyerenu ya aka Ndị Mmụọzi nke Chineke zutenu ya Naranụ mkpụrụobi ya duru ya duga N'ihu nk'Onye kasị enu Ka Kristi Onyekporo gị nara gị Ka ndị Mmụọzi durue gị n'ezi obi Abraham Nye ya ezumike ebighebi Onye nwe anyị Mekwa k'ihe dị ebighebi chakwasị ya

Download the sheet music

Ndi Nso Nke Chukwu (Ukwe Zaa Mma)

Ndi Nso Nke Chukwu (Ukwe Zaa Mma)

By Rev. Msgr. Cyril Ezend...
Solfa
Igbo
1 page
3 Downloads
Burial / Funeral Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want