Full Lyrics
REFRAIN
Ndị Nsọ nke Chukwu nyerenu ya aka
Ndị Mmụọzi nke Chineke zutenu ya
Naranụ mkpụrụobi ya duru ya duga
n'ihu nk'Onye kasị enu
VERSE 1
Ka Kristi Onye kporo gị nara gị
ka ndị Mmụọzi durue gị n'ezi obi Abraham
VERSE 2
Nye ya ezumike ebighebi Onye nweanyị
mekwa k'ihe dị ebighebi chakwasị ya