Full Lyrics
N'oriri 'kpeazu n'emume ngafega
Onyenweanyi were achicha na mmanya
Nye umuazu ya si nara nu nke a rie
Nara nu nke a nuo, nke a bu ahu mu o, n'obara
Nara nu nke a rie, nke a bu ahu mu o
Nara nu nke a nuo, obara
Obara naasa njo, nara nu rie, rie ahu mu o, naemenu ya
Na ncheta nke mu o, nara nu nuo, obara
Nara nu nke a rie, nara nu nke a nuo
Nara nu nke a rie, nke a bu ahu
Obara naasa njo, nara nu rie, rie ahu mu o, naemenu ya
Na ncheta nke mu o, nara nu nuo, obara
Onye obula nke riri ahu mu o, onye nuru obara mu y'ebiri n'ime mu
Nara nu nke a nuo, obara
Na ncheta nke mu o, nara nu nuo, obara mu o
Mem muebiri n'ime ya, a bum achicha di ndu
Obara naasa njo, nara nu rie, rie ahu mu o, naemenu ya
Nke a ga eduru nye maka unu o
Na ncheta nke mu o, nara nu nuo, obara mu o
K'o gba gbandu ohu tu die bighiebi
Obara naasa njo, nara nu rie, rie ahu mu o, naemenu ya
Nri ndi muo ozi nezie a gwa mu nu a
Na ncheta nke mu o, nara nu nuo, obara mu o
Ga gbaya n'ihi nu n'ihi mmuo du ni le k'e
Obara naasa njo, nara nu rie, rie ahu mu o, naemenu ya
Wee gba ghara njo na e mem nke a na ncheta nke
Na ncheta nke mu o, nara nu nuo, obara mu o
Jesu naakpo anyi ndi enyi Ya
Ndi O huru n'anya ndi naeso uzo Ya
Ndi oji rima ka putany o kulieny o jiri maka
Ihi ha wer'onwe ya chu o aja n'elu obe
Umunne Jesu kulite
Nukwuy'eeno'l ta Chukwu o biko bia nuo
K'anyi jeeno'l ta Chukwu o kpo bia rie bia nuo
Ahu mu bu ihe oriri nezie, obara
Mu bu ihe onunu n'ezie, ndi nna nna unu riri manna
O bu ihe onunu ezi nezie, ndi nna nna unu riri manna
N'akpa mana ha mechara nwuo, Onye riri ahu mu o
N'akpa mana ha mechara nwuo, rie ahu mu o
Obara mu o a ga ghia nwukwuo ozo
Obara mu o a ga ghia nwukwuo ozo