Naranu Rie Nuo - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
6 downloads
Added Sep 28, 2025
Composer: Udo Laurence Iwy
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 1 page

Naranu Rie Nuo by Udo Laurence Iwy — Lyrics

N'oriri 'kpeazu n'emume ngafega Onyenweanyi were achicha na mmanya Nye umuazu ya si nara nu nke a rie Nara nu nke a nuo, nke a bu ahu mu o, n'obara Nara nu nke a rie, nke a bu ahu mu o Nara nu nke a nuo, obara Obara naasa njo, nara nu rie, rie ahu mu o, naemenu ya Na ncheta nke mu o, nara nu nuo, obara Nara nu nke a rie, nara nu nke a nuo Nara nu nke a rie, nke a bu ahu Obara naasa njo, nara nu rie, rie ahu mu o, naemenu ya Na ncheta nke mu o, nara nu nuo, obara Onye obula nke riri ahu mu o, onye nuru obara mu y'ebiri n'ime mu Nara nu nke a nuo, obara Na ncheta nke mu o, nara nu nuo, obara mu o Mem muebiri n'ime ya, a bum achicha di ndu Obara naasa njo, nara nu rie, rie ahu mu o, naemenu ya Nke a ga eduru nye maka unu o Na ncheta nke mu o, nara nu nuo, obara mu o K'o gba gbandu ohu tu die bighiebi Obara naasa njo, nara nu rie, rie ahu mu o, naemenu ya
Read full lyrics

About Naranu Rie Nuo

"Naranu Rie Nuo" is a profound Igbo Communion anthem composed by Udo Laurence Iwu. The song draws its text directly from the institution of the Eucharist at the Last Supper and Christ's Bread of Life discourse. It opens with a solemn recounting of that holy night—"N'oriri 'kpeazu n'emume ngafega" (At the last supper, the feast of Passover)—as the Lord takes bread and wine, offering his body and blood to his disciples.

Throughout the piece, the choir weaves a rich, polyphonic meditation on the mystery of the Eucharist. The lyrics remind the faithful that this is the blood that washes away sin ("Obara na-asa njo") and the living bread that brings eternal life. The later sections contrast the manna eaten by the Israelites in the desert with the true bread of heaven, echoing Christ's promise that whoever eats his flesh and drinks his blood will never die.

For Nigerian Catholic choirs, this anthem is a powerful choice for the Communion procession or Corpus Christi celebrations. Its reverent, flowing solfa lines invite the congregation into a deep sense of awe and adoration as they approach the altar to receive the sacrament.