NARANU M RIE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
5 downloads
Added Jul 31, 2026
Composer: Jude Nnam
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Solfa
Language: Igbo
Pages: 5 pages

NARANU M RIE by Jude Nnam — Lyrics

CHORUS Ụmụ Chineke naranụ m rie dị Nsọ Rienụ nri ọma, ṅụa Ọbara Dinwenu Nri n'enye ndụ, naranụ m rie Nri dị Nsọ, nri n'enye ndụ, nri ndị Mmụọ Naranụ m rie, nri si n'igwe gbadata Naranụ m rie, Ọ bụ Kristi n'akpọ gị Nri ọma, bịa Ọbara nke Dinwenu, nwannem bịa Naranụ m rie Kristi n'akpọ gị Nwannem bịa, nri ọma, nri n'enye ndụ Naranụ m rie nke Dinwenu Naranụ m rie nke a buarụ nri dị Nsọ Naranụ m rie, nri ọma Naranụ m rie Ọbara nke Dinwenu, nwannem bịa Naranụ m rie, nri si n'igwe gbadata Nri ọma k'ọ ngọzi, Ọbara nke Dinwenu VERSE 1 Chukwu Nwa si n'eligwe bịa n'ụwa Jesu Chukwu Nwa si n'igwe bịa d'ịtaa ahụhụ Rata odibo ọjọọ n'ọnwụ n'ihi anyị Mụ na gị, mana tupu Ọ laa n'igwe Wee mena tupu Ọ lakwuru Nna Ya
Read full lyrics

About NARANU M RIE

"Naranu M Rie" is a deeply reverent Communion hymn by Jude Nnam that extends a gentle but urgent invitation to the Lord's table. Sung in Igbo, the title translates to "Take and Eat," echoing Christ's own words at the Last Supper. When the choir begins the refrain, calling out to "Ụmụ Chineke" (Children of God) to come and receive the Holy Communion, it sets a tone of profound awe and gratitude for the Eucharistic feast.

The verses take the congregation on a journey through salvation history. They reflect on Christ coming down from heaven to endure suffering for our sake, offering Himself as the bread of life before returning to the Father. As the choir sings of His body as true food and His blood as true drink, the music underscores the mystery of the Eucharist. It draws a striking parallel between the manna given to the Israelites in the desert and the ultimate gift of Jesus Christ, the Lamb of sacrifice who washes away our sins.

For a choir, this piece is a staple during the Communion rite. The a cappella sections and the flowing harmony lines create a sense of sacred stillness in the church as the faithful process to the altar. It is a song that reminds everyone present of the eternal life promised to those who partake in this heavenly banquet.