NARANU M RIE - Choir Script PDF Thumbnail
Preview
0 0
10 downloads
Added Sep 29, 2025
Composer: JUDE NNAM
Uploaded By: Choir PDFs
Format: Staff & Solfa
Language: Igbo
Pages: 14 pages

NARANU M RIE by JUDE NNAM — Lyrics

REFRAIN Ụmụ Chineke, naranụ m rie nụ, Naranụ m rie nri dị nsọ nri ọma. Naranụ m ṅụọ Ọbara m o. Nri n'enye ndụ, ndụ ebighị ebi. Nri ndị Mmụọzi, naranụ m rie nri dị nsọ nri ọma. Naranụ m ṅụọ Ọbara m o. Nri si n'igwe gbadata Ọ bụ Kristi n'akpọ gị, bia. Nwanne m, bia, Naranụ m rie nri dị nsọ nri ọma. Naranụ m ṅụọ Ọbara m o. Nri n'enyenw'anyị n'akpọ gị. "Naranụ m rie, nke a bụ Ahụ m o. Naranụ m ṅụọ, nke a bụ Ọbara m o." Nri dị nsọ nri ọma. Naranụ m ṅụọ Ọbara m o. Nwanne m, bia rie nri si n'igwe gbadata. Iko ngọzi, Ọbara Dinwenu. Naranụ m ṅụọ Ọbara m o. VERSE 1 Chukwu Nwa si n'eligwe bia n'ụwa. O Jesu Kristi. Ọ tara ahụhụ,
Read full lyrics

About NARANU M RIE

"Naranu M Rie" is a deeply reverent Igbo Communion hymn that calls the faithful to the Eucharistic table. Composed by Jude Nnam, the title translates to "Take and Eat," echoing Christ’s own invitation at the Last Supper. The song frames the Eucharist as the ultimate heavenly food, offering the congregation a profound reminder of the mystery they are about to receive.

During the Communion procession, choirs use this piece to guide the congregation's thoughts toward the sacrifice of the altar. The refrain is an extended, joyful call to partake in the Body and Blood of Christ, describing it as the bread of angels and the cup of blessing. As the voices weave together, the music creates a sense of holy anticipation in the church, encouraging everyone to approach the sanctuary with open hearts.

The verses trace the story of salvation to deepen the meaning of the sacrament. They recount how Christ came down from heaven and suffered for humanity, and how the manna given to the Israelites in the desert has now been fulfilled in the true Bread of Life. With its flowing melody and rich harmonies, the song turns the act of receiving Communion into a moment of profound gratitude and communal worship.