NARA YA, NNA by Austinmary Paul Anuebunwa — Lyrics

Austinmary Paul Anuebunwa Igbo Offertory Hymns Hymns Staff & Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Nara, nara ya. Nara ya, gozi'umu Gi. VERSE 1 Onyinye anyi n'enye Gi bu Nna, Ony'oma. Nara ya Nna, onyinye obi oma. VERSE 2 Idi ngozi, Oseburuwa Chineke mo. Ezi Chukwu nara ya. Onyinye anyi n'enye Gi. VERSE 3 Ihe onyinye oma k'anyi jiri bia. Eze n'd'eze nara onyinye anyi.

Download the sheet music

NARA YA, NNA

NARA YA, NNA

By Austinmary Paul Anuebu...
Staff & Solfa
Igbo
2 pages
0 Downloads
Offertory Hymns Hymns
0 0

More lyrics you may want