Nara Aja Anyi by Charles Onwubuya — Lyrics

Charles Onwubuya Igbo Offertory Hymns Consecration Hymns Solfa notation

Full Lyrics

CHORUS Nara, nara o Nara ọma nara aja anyị Nara, nara o Nara onyinye anyị VERSE 1 Were ya mee ya nke gị o Were ya nye anyị amara gị papa Biko, biko, biko, biko Chukwu m o Achịcha na mmanya k'anyị butelu gị VERSE 2 I kele ya ọ gaenye gị ọzọ o I kele ya ị ruju gị agbasasịa papa Biko, biko, biko, biko Chukwu m o Achịcha na mmanya k'anyị butelu gị CODA N'ebube gị dị oke ọnụ, Hosanna Ju l'ya n'igwe n'ụwa, Hosanna Nara aj'anyị o, Messiah, Messiah Gozie ya do, were ya mee ya mma Chukwu!! Mee ya mma

Download the sheet music

Nara Aja Anyi

Nara Aja Anyi

By Charles Onwubuya
Solfa
Igbo
1 page
27 Downloads
Offertory Hymns Consecration Hymns
0 0

More lyrics you may want