NANI IDI-NMA N'EBERE (Ps. 23:6) by Jude Nwankwo — Lyrics

Jude Nwankwo Igbo Hymns Prayer Anthems Responsorial Psalms Solfa notation

Full Lyrics

Naanị ịdị mma n'ebere gaagbaso m Ụbọchị niile nke ndụ m. Naanị ịdị mma n'ebere, Naanị ịdị mma n'ebere, N'ebere gaagbaso m ụbọchị niile nke ndụ m, Ụbọchị niile nke ndụ m. Naanị ịdị mma n'ebere, gaagbaso m, Gaagbaso m ụbọchị niile nke ndụ m. Ịdị mma n'ebere gaagbaso m. Mge bikwa n'ụlọ Onyenw'anyị, Mge bikwa n'ụlọ Onyenw'anyị, Mge bi, mge bi n'ụlọ Chukwu. Mge bikwa n'ụlọ Onyenw'anyị Rue ogologo ụbọchị niile. Mge bikwa, mge bikwa, Mge bikwa n'ụlọ Onyenw'anyị Rue ogologo ụbọchị niile. Amen, amen, amen, amen. Amen, amen, amen.

Download the sheet music

NANI IDI-NMA N'EBERE (Ps. 23:6)

NANI IDI-NMA N'EBERE (Ps. 23:6)

By Jude Nwankwo
Solfa
Igbo
6 pages
0 Downloads
Hymns Prayer Anthems Responsorial Psalms
0 0

More lyrics you may want