Full Lyrics
[REFRAIN]
K'anyi naba n'udo Chukwu, n'udo Chukwu, n'udo Chukwu
Udo Chineke m'o, udo ya eh kachasi mma e
Kwu saa ozioma, ozioma, ozioma, ozioma ya e
Ozi Chineke m'o, ife Chukwu namba niile
[VERSE 1]
K'anyi baa n'ime uwa, kwu saa ozioma Chukwu e
Amara Chineke m'o, ife Chukwu namba niile
[VERSE 2]
K'anyi baa n'ime uwa, kwu saa ngozi Chukwu e
Ebube Chineke m'o, Papa m'o n'i mara mma e
[VERSE 3]
Amara Chukwu baara m'uba, ngozi ya juru mu n'ahu, idi mma ya e
Zuworo m'o udo Chukwu namba niile