N'AJA MISSA DỊ ASỌ by Rev. Fr. Bart Ezekoafor — Lyrics

Rev. Fr. Bart Ezekoafor Igbo Entrance songs Hymns Solfa notation

Full Lyrics

REFRAIN Chukwu lekwe n dị Gị Anyị gba kọrọ n'ihu Gị I nye Gị ekele, I nye Gị otito n'o fufe k'anyi nye Gị otito too Gị nye Gị ofufe nyị yọọ Gị mgbaghara n'A ja Missa Chioma ssa, k'ayị n'A ja Missa dị asọ VERSE 1 A nụrị juru m obi, m gbe m nụrụ ka ha kwuru si k'anyị jen'ụlọ nsọ ụlọ nsọ Chineke Chukwu eh lee VERSE 2 Ugo nil' ebelusịgo Inye Gị e kele umụnnụnụ n k'igwe, anụ bi n'ọhịa ọnwa na kpakpan do na ihe nile Iker' eke anyị VERSE 3 O guzooro n'I hu Gị I nye Gị ekele... etc.(Ref) zi bụ ndị bi n'ụlọ Gị naekwere Gị ukwe ọtito oge nile. O gaamasi m isoro ha kwebere gị'ukwe ọñụ Inye Gị ekele... etc. VERSE 4 O t'ụ bọchị na be Gị ka mma karịa nnụkwuru nnụ afọ n'ebe ọzọ! Chukwu eh! abịara m n'obi Gị Inye Gị ekele... etc.

Download the sheet music

N'AJA MISSA DỊ ASỌ

N'AJA MISSA DỊ ASỌ

By Rev. Fr. Bart Ezekoafo...
Solfa
Igbo
2 pages
5 Downloads
Entrance songs Hymns
0 0

More lyrics you may want